Let this worship from The Cavemen Ft PC Lapez titled Azana. The Cavemen are a Nigerian highlife band consisting of sibling duo Kingsley Okorie, a bassist, and Benjamin James, a drummer.
Use the link below to stream and download this song.
Lyrics of Azana by The Cavemen Ft PC Lapez
Ndị mmadụ ga ekwú okwu Ndị mmadụ ga ekwú okwu màkà gi Ndị mmadụ ga agba asili Ha ga ekwú okwu màkà gi Ndị mmadụ ga ekwú okwu màkà gi eh
Maná azana azana azana za za za na Azana azana azana za za za na Azana azana azana za za za na Azana azana azana za za za na Azana azana azana za za za na Azana azana azana za za za na Azana azana azana za za za na Azana azana azana za za za na Sawa sawa sawa sawa sawa sawa sawa sawa sawa sawa sawa sawa sawa
PC Lapez me dy here Kam gwa gị ife ị ga-eme na ndị mmadụ choba gị okwu Kam gwa gị ife ị ga-eme mgbe okwu n’uka bịa dilu gị Achoba gị okwu, azana fa Aruwa gị ụka, azana fa Cha cha oh, my brother, azana fa Achoba gị okwu, azana fa Faruwa gị ụka, azana fa My brother, azana fa oh Okwu nụ kà anyị na eli bie n’afọ Hà chọrọ gị bịa, ị gba na-aga oh Anyị ga-eme ụwa le? Kedụ ife n’ge emetụ ndị ụwa oma You dy on your own, them go find you come oh Drink Panadol for our headache
Azana azana azana za za za na Azana azana azana za za za na Azana azana azana za za za na Azana azana azana za za za na Sawa sawa sawa sawa sawa sawa sawa sawa sawa sawa sawa sawa sawa sawa sawa