Welcome to PraiseZion



The Cavemen – Alright with Mama

Posted by: || Categories: Highlife

Alright with Mama by The Cavemen Mp3 download 

Let this worship from The Cavemen titled Alright with Mama. The Cavemen are a Nigerian highlife band consisting of sibling duo Kingsley Okorie, a bassist, and Benjamin James, a drummer.

Use the link below to stream and download this song.

Lyrics of Alright with Mama by The Cavemen

Ihe à bụ ọdụm ọdụ m’ na enye Kingsley and BenjaminỤjọ à tụkwara ùnuN’ihi na Chineke nọ nyere ùnuỌ ihe m’ cho ka ùnu gwa ndị ụwaAnd ozi à kà m’na ézì ndị ụwaNa áká Chineke na-edu ùnu ébé ùnu ná agaÙnu ga aga n’ime ụwa, wee merieWee we re otito wee bataỌkwa ozi ùnu ga ézì ndị ụwaChukwu nna ga à na edu ùnuZi ga nu ndị ụwa ozi àBenjamin and Kingsley, my word todayYou guys should go into the world and conquerThat is my message for you peopleBecause victory is already thereThat is the message, you are taking to the worldBecause áká Chukwu nọ nyere ùnu
And áká Chukwu na edu ùnuFrom beginning to the end(Ọ ga-adị mma, anyị na aga n’iru)(N’iru)Ùnu na aga n’iru, o nweghị ìhè ga akpoghachi ùnu n’azụ(You’ll be alright, You’ll be alright)Ùnu ga à conquer the world(You’ll be alright, You’ll be alright)Ọ ozi à kà m’na ézì unu, na ìhè niile à dị go mma (You’ll be alright)And oga adị mmaZie nụ ndị ụwa na ụmụ okorobịa niile na ete to (ọ ga adị mma, ọ ga adị mma)N’ebe nke hà ga aga, ìhè niile ga-adị mmaAnd ọ dị go mma (ọ ga dị mma, ọ ga dị mma)Ọ ozi oma, nke m’na ézìỌnwero ìhè ga akpoghachi ùnu azụN’ihi ná edego yá edeYour journey shall be smooth no matter whatNo matter the gap, no matter the mountainEverything will be okayBenjamin and Kingsley, you’re going to excelAnd people, and your mates will excel alsoFor everyone that believes my word today, everything will be alrightThat is my message(You’ll be alright)
 

Download Mp3 Here



CLICK HERE TO COMMENT ON THIS POST

Leave a comment

Enter Your Name (Optional)

Enter Comment Below

                                 
ABOUT US |  CONTACT US |  CONTENT REMOVAL(DMCA) | DISCLAIMER |  TERMS OF USE |  PRIVACY POLICY |  REQUEST SONG


   
Powered by PraiseZion Media
Copyright © 2025 PraiseZion.com All Rights Reserved