A song that strengthens believers Umu Obiligbo titled Ije Nwoke. Umu Obiligbo are Nigeria duo singer and Highlife musicians named Chukwuebuka Akunwafor Obiligbo and Ifeanyichukwu Okpuozor Obiligbo. They are known for their highlife songs.
Use the link below to stream and download this song.
Lyrics of Ije Nwoke by Umu Obiligbo
Uwa bu onye na chi ya Uwa bu onye na chi ya Ije nwokeeee
Ife eji abu nwoke ebuka Olu di na Nwoke Agha di na nwoke Nsogbu di na nwoke okalili akali
Eeeeh manma eh ije Nwoke Eeeeehee Ije Nwoke Uwa nwoke adiro easy cha eyio ayiee Eeeeeehee ije nwokee Eme na enu eme na ana agha ewu chi mee Eeeehee ije Nwoke Ife Nwoke na afu na uwa erika chukwu zoba anyi o eh Eeehee Ije nwoke
Asim chukwu zoba umu nwoke Chai Onwu egbuzina umu nwoke Anwunwa abia na lu umu nwoke Owu asazi na umu Nwoke Ezumike adiro lu umu nwoke Chukwu gozie umu nwoke Chai ije nwokeeee
Okolo tosia oche lu ibe ya Nwoke tosia oche lu ibe ya Nwoke ga afu ife ibe ya na afu Okolo ga afu ife nna ya na afu Nwoke ga afu ife nna ya na afu